29 Otú ọ dị, Mozis sịrị ya: “Ị̀ na-ekworo m ekworo? Ekworola m ekworo, ọ dị m ka ya bụrụ na ndị Jehova niile bụ ndị amụma, n’ihi na Jehova ga-eme ka mmụọ ya dịrị n’ahụ́ ha.”+
4 Anyị chọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs wee chọta ha ma nọrọ n’ebe a ruo ụbọchị asaa. Ma site n’ike mmụọ nsọ+ ha gwara Pọl ugboro ugboro ka ọ ghara ịkpa ụkwụ na Jeruselem.
10 nyekwa onye ọzọ ịrụ ọrụ dị ike,+ nye onye ọzọ ibu amụma,+ nye onye ọzọ nghọta+ nke okwu si n’ike mmụọ nsọ,+ nye onye ọzọ ịsụ asụsụ dị iche iche,+ nyekwa onye ọzọ nkọwa+ nke asụsụ dị iche iche.