Ilu 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe na-agụ onye umengwụ, ma ọ dịghị ihe mkpụrụ obi ya nwere.+ Ma, a ga-eme ka mkpụrụ obi onye dị uchu maa abụba.+ Ilu 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye umengwụ amanyewo aka ya n’ime efere nri; ike adịkwaghị ya iweghachite ya n’ọnụ ya.+
4 Ihe na-agụ onye umengwụ, ma ọ dịghị ihe mkpụrụ obi ya nwere.+ Ma, a ga-eme ka mkpụrụ obi onye dị uchu maa abụba.+