Abụ Ọma 112:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ihe ndị dị oké ọnụ ahịa nakwa akụnụba dị n’ụlọ ya;+ ו [Wọọ]Ezi omume ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ Ilu 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ezi mmadụ ga-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe nketa, ma akụ̀ onye mmehie bụ ihe a kpadooro onye ezi omume.+
3 Ihe ndị dị oké ọnụ ahịa nakwa akụnụba dị n’ụlọ ya;+ ו [Wọọ]Ezi omume ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+