Ilu 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 obi nke na-echepụta ihe ọjọọ,+ ụkwụ nke na-eme ngwa ịgbaga n’ihe ọjọọ,+ Matiu 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Dị ka ihe atụ, n’obi ka echiche ọjọọ,+ igbu ọchụ, ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, ịkwa iko, izu ohi, ịgba akaebe ụgha, nkwulu, si apụta.+
19 Dị ka ihe atụ, n’obi ka echiche ọjọọ,+ igbu ọchụ, ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, ịkwa iko, izu ohi, ịgba akaebe ụgha, nkwulu, si apụta.+