Ilu 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ihe na-esi n’ebe ọ nọ apụta na-elu ilu dị ka ahịhịa ilu;+ ọ dị nkọ dị ka mma agha ihu abụọ.+ Ilu 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwere ụzọ nke ziri ezi n’anya mmadụ,+ ma ụzọ ọnwụ ka nsọtụ ya ga-emecha bụrụ.+