16 Gịnịzi ka a ga-eji amara na ihe mụ na ndị gị masịrị gị? Ọ́ bụghị ma gị onwe gị soro anyị,+ n’ihi na e mewo ka mụ na ndị gị dị iche n’ebe ndị niile ọzọ nọ bụ́ ndị nọ n’elu ala?”+
25 ka anyị ghara ịhapụ nzukọ anyị,+ dị ka ụfọdụ ndị na-emekarị, kama ka anyị na-agbarịta ibe anyị ume,+ na-emekwa otú ahụ karị, ka unu na-ahụ ụbọchị ahụ ka ọ na-eru nso.+