Hosia 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ihe ọmụma adịghị.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo ihe ọmụma,+ mụ onwe m ga-ajụ gị ka ị ghara ịbụkwa onye nchụàjà m;+ ebe ọ bụ na ị na-echefu iwu Chineke gị,+ mụ onwe m ga-echefu ụmụ gị.+ Jọn 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ha ga-eme ihe ndị a n’ihi na ha amarabeghị Nna m ma ọ bụkwanụ mụ onwe m.+ Ndị Rom 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ana m agbara ha akaebe na ha na-anụ ọkụ n’obi+ n’ijere Chineke ozi; ma ọ bụghị dị ka ezi ihe ọmụma si dị;+
6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ihe ọmụma adịghị.+ Ebe ọ bụ na ị jụwo ihe ọmụma,+ mụ onwe m ga-ajụ gị ka ị ghara ịbụkwa onye nchụàjà m;+ ebe ọ bụ na ị na-echefu iwu Chineke gị,+ mụ onwe m ga-echefu ụmụ gị.+
2 N’ihi na ana m agbara ha akaebe na ha na-anụ ọkụ n’obi+ n’ijere Chineke ozi; ma ọ bụghị dị ka ezi ihe ọmụma si dị;+