Jenesis 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sera wee nwụọ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn,+ n’ala Kenan,+ Ebreham wee bata ịkwara Sera ákwá arịrị na ibere ya ákwá. Jeremaya 25:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Kwasienụ ákwá ike, unu ndị ọzụzụ atụrụ, tiekwanụ mkpu ákwá!+ Tụrụọnụ onwe unu n’ala,+ unu ndị bụ́ ndị ukwu n’etiti ìgwè atụrụ,+ n’ihi na ụbọchị a ga-egbu unu na ụbọchị a ga-achụsasị unu eruwo,+ unu ga-ada n’ala dị ka arịa dị oké ọnụ ahịa!+
2 Sera wee nwụọ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn,+ n’ala Kenan,+ Ebreham wee bata ịkwara Sera ákwá arịrị na ibere ya ákwá.
34 “Kwasienụ ákwá ike, unu ndị ọzụzụ atụrụ, tiekwanụ mkpu ákwá!+ Tụrụọnụ onwe unu n’ala,+ unu ndị bụ́ ndị ukwu n’etiti ìgwè atụrụ,+ n’ihi na ụbọchị a ga-egbu unu na ụbọchị a ga-achụsasị unu eruwo,+ unu ga-ada n’ala dị ka arịa dị oké ọnụ ahịa!+