Abụ Ọma 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova, jiri ogwe aka gị mee ka m gbapụ n’aka ndị mmadụ,+N’aka ndị mmadụ nọ n’usoro ihe a,+ bụ́ ndị òkè ha dị ná ndụ a,+Ndị i jikwa akụ̀ gị zoro ezo mee ka afọ ju,+Ndị mụrụ ụmụ otú zuuru ha,+Ndị na-ahapụrụ ụmụ ha akụ̀ ha kpatara.+ Luk 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 m ga-asịkwa+ mkpụrụ obi m: “Mkpụrụ obi, i nwere ọtụtụ ezi ihe m kpakọbara maka ọtụtụ afọ; tụsara ahụ́, na-eri, na-aṅụ, mee onwe gị obi ụtọ.”’+
14 Jehova, jiri ogwe aka gị mee ka m gbapụ n’aka ndị mmadụ,+N’aka ndị mmadụ nọ n’usoro ihe a,+ bụ́ ndị òkè ha dị ná ndụ a,+Ndị i jikwa akụ̀ gị zoro ezo mee ka afọ ju,+Ndị mụrụ ụmụ otú zuuru ha,+Ndị na-ahapụrụ ụmụ ha akụ̀ ha kpatara.+
19 m ga-asịkwa+ mkpụrụ obi m: “Mkpụrụ obi, i nwere ọtụtụ ezi ihe m kpakọbara maka ọtụtụ afọ; tụsara ahụ́, na-eri, na-aṅụ, mee onwe gị obi ụtọ.”’+