2 Ndị Eze 9:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mgbe ha gara ili ya, ọ dịghị akụkụ ahụ́ ya ha hụrụ ma e wezụga okpokoro isi ya na ụkwụ na ọbụ aka ya.+
35 Mgbe ha gara ili ya, ọ dịghị akụkụ ahụ́ ya ha hụrụ ma e wezụga okpokoro isi ya na ụkwụ na ọbụ aka ya.+