2 Ndị Eze 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nkịta ga-erichapụkwa Jezibel+ n’ibé ala dị na Jezril, ọ dịghịkwa onye ga-eli ya.’” O wee meghee ụzọ gbapụ.+ Aịzaya 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 A gaghị ejikọta gị na ha n’ili, n’ihi na i bibiri ala gị, i gburu ndị gị. Ruo mgbe ebighị ebi, a gaghị akpọtụ ụmụ nke ndị na-eme ihe ọjọọ aha.+ Jeremaya 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A ga-eli ya dị ka oké ịnyịnya ibu,+ kpụrụ ya n’ala gaa tụfuo ná mpụga ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.’+
10 Nkịta ga-erichapụkwa Jezibel+ n’ibé ala dị na Jezril, ọ dịghịkwa onye ga-eli ya.’” O wee meghee ụzọ gbapụ.+
20 A gaghị ejikọta gị na ha n’ili, n’ihi na i bibiri ala gị, i gburu ndị gị. Ruo mgbe ebighị ebi, a gaghị akpọtụ ụmụ nke ndị na-eme ihe ọjọọ aha.+