1 Ndị Eze 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Banyere Jezibel, Jehova kwukwara, sị, ‘Nkịta ga-erichapụ Jezibel n’ibé ala dị na Jezril.+ Jeremaya 36:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru megide Jehoyakim eze Juda, ‘Ọ dịghị onye nke ya ga-anọkwasị n’ocheeze Devid,+ a ga-atụpụkwa ozu ya+ n’anwụ ehihie, nakwa n’oyi abalị.
30 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru megide Jehoyakim eze Juda, ‘Ọ dịghị onye nke ya ga-anọkwasị n’ocheeze Devid,+ a ga-atụpụkwa ozu ya+ n’anwụ ehihie, nakwa n’oyi abalị.