2 Ndị Eze 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nkịta ga-erichapụkwa Jezibel+ n’ibé ala dị na Jezril, ọ dịghịkwa onye ga-eli ya.’” O wee meghee ụzọ gbapụ.+ 2 Ndị Eze 9:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mgbe ha gara ili ya, ọ dịghị akụkụ ahụ́ ya ha hụrụ ma e wezụga okpokoro isi ya na ụkwụ na ọbụ aka ya.+ Abụ Ọma 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ya,+Ọ ga-ejikwa opu isi ya buru ihe ike ọ na-eme.+
10 Nkịta ga-erichapụkwa Jezibel+ n’ibé ala dị na Jezril, ọ dịghịkwa onye ga-eli ya.’” O wee meghee ụzọ gbapụ.+
35 Mgbe ha gara ili ya, ọ dịghị akụkụ ahụ́ ya ha hụrụ ma e wezụga okpokoro isi ya na ụkwụ na ọbụ aka ya.+