Job 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ugbu a m gaara edinarawo ala, ghara inwe nsogbu;+M gaara arahụwo ụra; m gaara anọ na-ezu ike,+ Job 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Mmadụ nke nwaanyị mụrụ,+Ndụ ya na-adị mkpụmkpụ,+ jupụtakwa ná nsogbu.+
13 N’ihi na ugbu a m gaara edinarawo ala, ghara inwe nsogbu;+M gaara arahụwo ụra; m gaara anọ na-ezu ike,+