Jenesis 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na e si na ya wepụta gị.+ N’ihi na ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+ Ilu 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mkpụrụ obi onye na-arụsi ọrụ ike arụsiworo ya ọrụ ike,+ n’ihi na ọnụ ya amanyewo ya ịrụ ọrụ.+
19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na e si na ya wepụta gị.+ N’ihi na ájá ka ị bụ, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+