Ekliziastis 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọrụ niile ụmụ mmadụ na-arụsi ike bụ maka ọnụ ha,+ ma afọ adịghị eju ọbụna mkpụrụ obi ha. Ndị Efesọs 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+ 1 Ndị Tesalonaịka 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu;
28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+
11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu;