Ekliziastis 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m ahụwokwa ọrụ niile ndị mmadụ na-arụsi ike, na nkà niile ha ji arụ ọrụ,+ na ọ bụ ịmarịta aka;+ nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.
4 Mụ onwe m ahụwokwa ọrụ niile ndị mmadụ na-arụsi ike, na nkà niile ha ji arụ ọrụ,+ na ọ bụ ịmarịta aka;+ nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.