Diuterọnọmi 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Agbagọla ikpe.+ Elela mmadụ anya n’ihu,+ erikwala ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi anya ndị maara ihe,+ na-agbagọkwa okwu ndị ezi omume. Ilu 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-eri uru na-ezighị ezi na-ewetara ụlọ ya nsogbu,+ ma onye kpọrọ iri ngo asị ga-adịrị ndụ.+
19 Agbagọla ikpe.+ Elela mmadụ anya n’ihu,+ erikwala ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi anya ndị maara ihe,+ na-agbagọkwa okwu ndị ezi omume.