Ilu 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ raghị ahụ́ m wee nọrọ n’ụdị ihe ọjọọ ọ bụla+ n’ime ọgbakọ nakwa n’ime nzukọ.”+ Ilu 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ruo mgbe akụ́ ga-agbapu imeju ya,+ dị nnọọ ka nnụnụ si eji ọsọ efeba n’ọnyà,+ ọ maghịkwa na o metụtara mkpụrụ obi ya.+ Ilu 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na o mewo ka ọtụtụ ndị nwụọ,+ ndị niile ọ na-egbu dịkwa ọtụtụ.+ Ilu 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọnụ ndị inyom na-akwa iko* bụ olulu miri emi.+ Onye Jehova mara ikpe ga-adaba n’ime ya.+
23 ruo mgbe akụ́ ga-agbapu imeju ya,+ dị nnọọ ka nnụnụ si eji ọsọ efeba n’ọnyà,+ ọ maghịkwa na o metụtara mkpụrụ obi ya.+