1 Ndị Eze 1:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ndị niile ahụ a kpọrọ òkù, bụ́ ndị ha na Adọnaịja nọ, wee malite ịma jijiji, onye nke ọ bụla wee bilie lawa.+ Ilu 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụjọ a na-atụ eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju.+ Onye ọ bụla nke na-adọtara onwe ya iwe eze na-emehie mkpụrụ obi nke ya.+
49 Ndị niile ahụ a kpọrọ òkù, bụ́ ndị ha na Adọnaịja nọ, wee malite ịma jijiji, onye nke ọ bụla wee bilie lawa.+
2 Ụjọ a na-atụ eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju.+ Onye ọ bụla nke na-adọtara onwe ya iwe eze na-emehie mkpụrụ obi nke ya.+