23 Eze Sọlọmọn wee jiri Jehova ṅụọ iyi, sị: “Ka Chineke mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya,+ ma ọ bụrụ na ọ bụghị imegide mkpụrụ obi nke ya ka Adọnaịja kwuru ihe a.+
7 Ma eze jiri oké iwe+ bilie n’ebe ahụ a na-eri oriri gaa n’ubi nke dị n’obí ya; Heman wee bilie ịga rịọ Esta nwunye eze+ arịrịọ maka mkpụrụ obi ya, n’ihi na ọ hụrụ na eze+ ekpebiwo+ ime ya ihe ọjọọ.