17 Ebe ị nwụrụ ka m ga-anwụ,+ ọ bụkwa n’ebe ahụ ka a ga-eli m. Ka Jehova mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe+ na ya ma ọ bụrụ na ọ bụghị naanị ọnwụ ga-ekewa mụ na gị.”
17 O wee sị: “Gịnị bụ ihe ọ gwara gị? Biko, ezochirila m ya.+ Ka Chineke mee gị otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya+ ma ọ bụrụ na i zochiere m ihe ọ bụla n’ime ihe niile ọ gwara gị.”
13 Gwakwanụ Amesa, sị,+ ‘Ọ̀ bụ na mụ na gị abụghị otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́? Ka Chineke mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya+ ma ọ bụrụ na ị gaghị abụ onyeisi ndị agha n’ihu m mgbe niile n’ọnọdụ Joab.’”+