Rut 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ebe ị nwụrụ ka m ga-anwụ. Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka a ga-eli m. Ka Jehova taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike* ma ọ bụrụ na ọ bụghị naanị ọnwụ ga-ekewa mụ na gị.” Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:17 Ṅomie, p. 37-38 Ụlọ Nche,7/1/2012, p. 26
17 Ebe ị nwụrụ ka m ga-anwụ. Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka a ga-eli m. Ka Jehova taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike* ma ọ bụrụ na ọ bụghị naanị ọnwụ ga-ekewa mụ na gị.”