Ekliziastis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ịhụnanya ha na ịkpọasị ha na ekworo ha alaworị n’iyi,+ ọ dịkwaghị òkè ha nwere ruo mgbe ebighị ebi n’ihe ọ bụla a ga-eme n’okpuru anyanwụ.+
6 Ịhụnanya ha na ịkpọasị ha na ekworo ha alaworị n’iyi,+ ọ dịkwaghị òkè ha nwere ruo mgbe ebighị ebi n’ihe ọ bụla a ga-eme n’okpuru anyanwụ.+