Abụ Ọma 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova maara ụzọ ndị ezi omume,+Ma ụzọ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+ Ekliziastis 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Etinyekwara m ihe a dum n’obi m, ọbụna iji chọpụta ihe a dum,+ na ndị ezi omume na ndị maara ihe na ọrụ ha dị n’aka ezi Chineke.+ Ụmụ mmadụ amaghị banyere ịhụnanya ma ọ bụ ịkpọasị dum nke dị tupu a mụọ ha.+
9 Etinyekwara m ihe a dum n’obi m, ọbụna iji chọpụta ihe a dum,+ na ndị ezi omume na ndị maara ihe na ọrụ ha dị n’aka ezi Chineke.+ Ụmụ mmadụ amaghị banyere ịhụnanya ma ọ bụ ịkpọasị dum nke dị tupu a mụọ ha.+