Diuterọnọmi 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ hụkwara ndị ya n’anya;+Ndị nsọ ha niile nọ gị n’aka.+Ha onwe ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị;+Ha malitere ịnụ ụfọdụ n’ime okwu gị.+ 1 Samuel 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụkwụ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ ka ọ na-eche nche;+Ma a na-ala ndị ajọ omume n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị site n’ike ka mmadụ na-aka ike.+ Abụ Ọma 37:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nyefee ụzọ gị n’aka Jehova,+Dabere n’ebe ọ nọ,+ ya onwe ya ga-emekwa ihe.+
3 Ọ hụkwara ndị ya n’anya;+Ndị nsọ ha niile nọ gị n’aka.+Ha onwe ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị;+Ha malitere ịnụ ụfọdụ n’ime okwu gị.+
9 Ụkwụ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ ka ọ na-eche nche;+Ma a na-ala ndị ajọ omume n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị site n’ike ka mmadụ na-aka ike.+