1 Ndị Eze 2:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ikpeazụ, eze ziri ozi wee kpọọ Shimiaị+ ma sị ya: “Wuoro onwe gị ụlọ na Jeruselem, birikwa n’ebe ahụ, esikwala n’ebe ahụ pụọ gaa ebe ọ bụla. Ekliziastis 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Emela ọsọ ọsọ isi n’ihu ya pụọ.+ Etinyela aka n’ihe ọjọọ.+ N’ihi na ọ bụ ihe niile masịrị ya ka ọ ga-eme,+ Taịtọs 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ka ha ghara inwe mmụọ ịlụ ọgụ,+ ka ha nwee ezi uche,+ na-adị nwayọọ n’ụzọ zuru ezu n’ebe mmadụ niile nọ.+
36 N’ikpeazụ, eze ziri ozi wee kpọọ Shimiaị+ ma sị ya: “Wuoro onwe gị ụlọ na Jeruselem, birikwa n’ebe ahụ, esikwala n’ebe ahụ pụọ gaa ebe ọ bụla.
3 Emela ọsọ ọsọ isi n’ihu ya pụọ.+ Etinyela aka n’ihe ọjọọ.+ N’ihi na ọ bụ ihe niile masịrị ya ka ọ ga-eme,+
2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ka ha ghara inwe mmụọ ịlụ ọgụ,+ ka ha nwee ezi uche,+ na-adị nwayọọ n’ụzọ zuru ezu n’ebe mmadụ niile nọ.+