Ilu 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, Lemuel, ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, ndị isi ekwesịghịkwa ịsị: “Olee ebe ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu dị?”+ Ekliziastis 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M wee tinye obi m n’ịmata ihe bụ́ amamihe na ịmata ihe bụ́ nzuzu,+ amatawokwa m ihe bụ́ iberiibe,+ na nke a kwa bụ ịchụso ifufe.+ Ndị Efesọs 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu adịkwala na-aṅụbiga mmanya ókè,+ nke ndụ ịla n’iyi dị na ya,+ kama na-ejupụtanụ na mmụọ nsọ,+
4 Ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, Lemuel, ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, ndị isi ekwesịghịkwa ịsị: “Olee ebe ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu dị?”+
17 M wee tinye obi m n’ịmata ihe bụ́ amamihe na ịmata ihe bụ́ nzuzu,+ amatawokwa m ihe bụ́ iberiibe,+ na nke a kwa bụ ịchụso ifufe.+