Ekliziastis 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ihe efu kasị ihe efu niile!”+ ka onye mkpọkọta kwuru, “ihe efu kasị ihe efu niile! Ihe niile bụ ihe efu!”+ Ekliziastis 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ahụrụ m ọrụ niile a rụrụ n’okpuru anyanwụ,+ ma, lee! ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+
2 “Ihe efu kasị ihe efu niile!”+ ka onye mkpọkọta kwuru, “ihe efu kasị ihe efu niile! Ihe niile bụ ihe efu!”+