Luk 12:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 unu onwe unu, dịrịnụ ka ndị na-echere nna ha ukwu+ mgbe o si ịlụ nwaanyị na-alọta,+ ka ọ ga-abụ na mgbe ọ lọtara kụọ aka,+ ha ga-emeghere ya ụzọ ozugbo.
36 unu onwe unu, dịrịnụ ka ndị na-echere nna ha ukwu+ mgbe o si ịlụ nwaanyị na-alọta,+ ka ọ ga-abụ na mgbe ọ lọtara kụọ aka,+ ha ga-emeghere ya ụzọ ozugbo.