Aịzaya 62:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+ “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+
6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+ “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+