Abụ Solomọn 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nyenụ m achịcha mkpụrụ vaịn+ ka m taa wee nwee ume, nyenụ m mkpụrụ osisi apụl ka m taa; n’ihi na ịhụnanya eriela m obi.+
5 Nyenụ m achịcha mkpụrụ vaịn+ ka m taa wee nwee ume, nyenụ m mkpụrụ osisi apụl ka m taa; n’ihi na ịhụnanya eriela m obi.+