Abụ Solomọn 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Enyi m nwaanyị,+ ị mara mma dị ka Obodo Ọma,+ ị mara mma dị ka Jeruselem,+ ị dị ebube dị ka ndị agha+ gbara ọkọlọtọ gburugburu.+
4 “Enyi m nwaanyị,+ ị mara mma dị ka Obodo Ọma,+ ị mara mma dị ka Jeruselem,+ ị dị ebube dị ka ndị agha+ gbara ọkọlọtọ gburugburu.+