Abụ Solomọn 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ara gị abụọ yiri ụmụ mgbada abụọ, bụ́ ejima nne mgbada mụrụ.+ Abụ Solomọn 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Abụ m mgbidi, ara m dịkwa ka ụlọ elu.+ N’ihi ya, n’anya ya, adị m ka nwaanyị nwetara udo.