Abụ Solomọn 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye m hụrụ n’anya dị m ka ụyọkọ okooko osisi hena,+ nke dị n’ogige ubi vaịn En-gidaị.”+ Abụ Solomọn 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Akpụkpọ ahụ́ gị bụ paradaịs nke osisi pọmigranet, nke nwere ọmarịcha mkpụrụ,+ okooko osisi hena na ahịhịa spaịknad;+
13 Akpụkpọ ahụ́ gị bụ paradaịs nke osisi pọmigranet, nke nwere ọmarịcha mkpụrụ,+ okooko osisi hena na ahịhịa spaịknad;+