Abụ Solomọn 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ifufe nke si n’ebe ugwu, teta, ifufe nke si n’ebe ndịda,+ fere bịa. Fee n’ubi m a gbara ogige.+ Ka ísì ụtọ ya kusaa.” “Ka onye m hụrụ n’anya bata n’ubi ya a gbara ogige ma taa ọmarịcha mkpụrụ osisi ya.”
16 Ifufe nke si n’ebe ugwu, teta, ifufe nke si n’ebe ndịda,+ fere bịa. Fee n’ubi m a gbara ogige.+ Ka ísì ụtọ ya kusaa.” “Ka onye m hụrụ n’anya bata n’ubi ya a gbara ogige ma taa ọmarịcha mkpụrụ osisi ya.”