Abụ Solomọn 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bịa, onye m hụrụ n’anya, ka anyị banye n’ọhịa;+ ka anyị nọrọ n’ebe okooko osisi hena+ juru.