Abụ Ọma 45:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ịma mma gị ga-agụkwa eze agụụ,+N’ihi na ọ bụ onyenwe gị,+Ya mere, gbuoro ya ikpere n’ala.+ Abụ Solomọn 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ị mara ezigbo mma,+ enyi m nwaanyị, i nweghị ntụpọ.+