1 Samuel 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Maịkal,+ nwa nwaanyị Sọl, hụrụ Devid n’anya, ha wee kọọrọ ya Sọl, ihe ahụ dịkwa ya mma. Abụ Solomọn 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Onye mkpụrụ obi m hụrụ n’anya,+ gwa m ebe ị na-azụ atụrụ,+ ebe ị na-eme ka ìgwè atụrụ gị makpuru n’etiti ehihie. Olee ihe mere m ga-eji yie nwaanyị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ya n’etiti ìgwè atụrụ ndị ọzụzụ atụrụ ibe gị?”
7 “Onye mkpụrụ obi m hụrụ n’anya,+ gwa m ebe ị na-azụ atụrụ,+ ebe ị na-eme ka ìgwè atụrụ gị makpuru n’etiti ehihie. Olee ihe mere m ga-eji yie nwaanyị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ya n’etiti ìgwè atụrụ ndị ọzụzụ atụrụ ibe gị?”