Matiu 10:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Onye hụrụ nna ya ma ọ bụ nne ya n’anya nke ukwuu karịa otú ọ hụrụ m ekwesịghị m; onye hụkwara nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị n’anya nke ukwuu karịa otú ọ hụrụ m ekwesịghị m.+
37 Onye hụrụ nna ya ma ọ bụ nne ya n’anya nke ukwuu karịa otú ọ hụrụ m ekwesịghị m; onye hụkwara nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị n’anya nke ukwuu karịa otú ọ hụrụ m ekwesịghị m.+