Jenesis 41:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Fero wee zie ozi kpọọ Josef,+ ka ha wee si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta ya ngwa ngwa.+ N’ihi ya, ọ kpụrụ isi ya na ajị agba ya,+ gbanweekwa ákwà mgbokwasị ya+ ma gakwuru Fero.
14 Fero wee zie ozi kpọọ Josef,+ ka ha wee si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta ya ngwa ngwa.+ N’ihi ya, ọ kpụrụ isi ya na ajị agba ya,+ gbanweekwa ákwà mgbokwasị ya+ ma gakwuru Fero.