Ọpụpụ 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke wee gaa n’ihu ịgwa Mozis okwu wee sị ya: “Abụ m Jehova.+ Abụ Ọma 97:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugwu dị iche iche gbazekwara dị ka mgbá aṅụ n’ihi Jehova,+N’ihi Onyenwe ụwa dum.+ Zefanaya 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-ahapụkwa ndị dị umeala n’obi na ndị dị nwayọọ n’etiti gị,+ ha ga-agbabakwa n’aha Jehova.+