Aịzaya 29:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eji égbè eluigwe na ala ọma jijiji na oké ụda, oké ifufe mmiri na oké ifufe, na ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ chee ihu n’ebe ị nọ wee napụta gị.” Nehọm 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-eji idei mmiri nke na-asọ asọ kpochapụ obodo+ ya, ọchịchịrị ga-achụ ndị iro+ ya ọsọ.
6 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eji égbè eluigwe na ala ọma jijiji na oké ụda, oké ifufe mmiri na oké ifufe, na ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ chee ihu n’ebe ị nọ wee napụta gị.”