1 Ndị Kọrịnt 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’Iwu ahụ, e dere, sị: “‘M ga-eji asụsụ ndị ala ọzọ na egbugbere ọnụ ndị mba ọzọ+ gwa ndị a okwu,+ ma ha agaghịdị aṅa m ntị mgbe ahụ,’ ka Jehova kwuru.”+
21 N’Iwu ahụ, e dere, sị: “‘M ga-eji asụsụ ndị ala ọzọ na egbugbere ọnụ ndị mba ọzọ+ gwa ndị a okwu,+ ma ha agaghịdị aṅa m ntị mgbe ahụ,’ ka Jehova kwuru.”+