Abụ Ọma 81:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị m egeghị ntị n’olu m;+Izrel achọghịkwa irubere m isi.+ Jeremaya 44:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Anyị agaghị ege ntị n’okwu ị gwara anyị n’aha Jehova;+