Abụ Ọma 44:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na mkpụrụ obi anyị ehulatawo ala ruo n’ájá;+Afọ anyị araparawo n’ala. Aịzaya 51:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-ewere ya nye ndị na-akpasu gị iwe,+ ndị gwara mkpụrụ obi gị, sị, ‘Hulata ka anyị gafere,’ nke mere i ji mee ka azụ gị dị ka ala nkịtị, meekwa ka ọ dị ka okporo ámá nye ndị na-agafe agafe.”+
23 M ga-ewere ya nye ndị na-akpasu gị iwe,+ ndị gwara mkpụrụ obi gị, sị, ‘Hulata ka anyị gafere,’ nke mere i ji mee ka azụ gị dị ka ala nkịtị, meekwa ka ọ dị ka okporo ámá nye ndị na-agafe agafe.”+