Habakọk 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Leenụ anya ná mba niile, legidenụ anya, kporopụnụ anya lewe ibe unu.+ Nọrọnụ n’ijuanya; n’ihi na ọ dị ihe a ga-eme n’ụbọchị unu, nke unu na-agaghị ekweta, ọ bụrụgodị na a kọọrọ ya unu.+
5 “Leenụ anya ná mba niile, legidenụ anya, kporopụnụ anya lewe ibe unu.+ Nọrọnụ n’ijuanya; n’ihi na ọ dị ihe a ga-eme n’ụbọchị unu, nke unu na-agaghị ekweta, ọ bụrụgodị na a kọọrọ ya unu.+