1 Ndị Eze 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-agba n’elu oké osimiri ya na ọtụtụ ụgbọ mmiri Haịram. Otu ugboro n’afọ atọ, ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo+ na ọlaọcha, ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta. Ezikiel 27:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “‘“Ọ bụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-eburu gị ngwá ahịa gị, i wee jupụta ná ngwá ahịa, dịkwa ebube n’etiti oké osimiri.+
22 N’ihi na eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-agba n’elu oké osimiri ya na ọtụtụ ụgbọ mmiri Haịram. Otu ugboro n’afọ atọ, ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo+ na ọlaọcha, ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.
25 “‘“Ọ bụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-eburu gị ngwá ahịa gị, i wee jupụta ná ngwá ahịa, dịkwa ebube n’etiti oké osimiri.+