Ọnụ Ọgụgụ 27:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụkwa n’ihu Elieza onye nchụàjà ka ọ ga na-eguzo, ọ ga na-ajụtara ya ase+ n’ihu Jehova site ná mkpebi ikpe nke Yurim.+ Ọ bụ ya ga na-agwa ha mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ụmụ Izrel niile na nzukọ ahụ dum.” 1 Ndị Eze 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Jehọshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye ọzọ bụ́ onye amụma Jehova n’ebe a? Ka anyị jụọkwa ase site n’ọnụ ya.”+
21 Ọ bụkwa n’ihu Elieza onye nchụàjà ka ọ ga na-eguzo, ọ ga na-ajụtara ya ase+ n’ihu Jehova site ná mkpebi ikpe nke Yurim.+ Ọ bụ ya ga na-agwa ha mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ụmụ Izrel niile na nzukọ ahụ dum.”
7 Ma Jehọshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye ọzọ bụ́ onye amụma Jehova n’ebe a? Ka anyị jụọkwa ase site n’ọnụ ya.”+