Ọpụpụ 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova wee gafee n’ihu ya, kpọsaa, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nke na-eme ebere,+ na-emekwa amara,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma*+ ya na eziokwu ya dị ukwuu,+ Ezikiel 36:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na, lee, m nọnyeere unu, m ga-echekwa ihu n’ebe unu nọ,+ a ga-akọ unu, ghaakwa mkpụrụ n’elu unu.+
6 Jehova wee gafee n’ihu ya, kpọsaa, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nke na-eme ebere,+ na-emekwa amara,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma*+ ya na eziokwu ya dị ukwuu,+
9 N’ihi na, lee, m nọnyeere unu, m ga-echekwa ihu n’ebe unu nọ,+ a ga-akọ unu, ghaakwa mkpụrụ n’elu unu.+